Ọpụpụ 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ngwanụ! Ka anyị jiri akọ meso ha ihe,+ ma ọ́ bụghị ya ha ga-amụba, ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na e buso anyị agha, ha ga-esonyere ndị kpọrọ anyị asị, ha ga-ebusokwa anyị agha wee si n’obodo a laa.” Ọrụ Ndịozi 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye a ghọrọ agbụrụ anyị aghụghọ+ ma jiri ụzọ na-ezighị ezi manye ndị bụ́ nna ka ha gbahapụ ụmụ ọhụrụ ha, ka e wee ghara idebe ha ndụ.+
10 Ngwanụ! Ka anyị jiri akọ meso ha ihe,+ ma ọ́ bụghị ya ha ga-amụba, ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na e buso anyị agha, ha ga-esonyere ndị kpọrọ anyị asị, ha ga-ebusokwa anyị agha wee si n’obodo a laa.”
19 Onye a ghọrọ agbụrụ anyị aghụghọ+ ma jiri ụzọ na-ezighị ezi manye ndị bụ́ nna ka ha gbahapụ ụmụ ọhụrụ ha, ka e wee ghara idebe ha ndụ.+