Ọpụpụ 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ikpeazụ, Fero nyere ndị ya niile iwu, sị: “Unu ga-atụba nwa nwoke ọ bụla a mụrụ ọhụrụ n’osimiri Naịl, ma unu ga-ahapụ nwa nwaanyị ọ bụla ndụ.”+
22 N’ikpeazụ, Fero nyere ndị ya niile iwu, sị: “Unu ga-atụba nwa nwoke ọ bụla a mụrụ ọhụrụ n’osimiri Naịl, ma unu ga-ahapụ nwa nwaanyị ọ bụla ndụ.”+