Ọpụpụ 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ozugbo ahụ, Mozis setịrị mkpara ya n’ala Ijipt, Jehova wee mee ka ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ+ fee n’ala ahụ n’ụbọchị ahụ dum nakwa n’abalị ahụ dum. Chi wee bọọ, ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ wee bute igurube. Diuterọnọmi 28:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “Ị ga-ewere mkpụrụ dị ukwuu gaa ubi, ma ihe ị ga-eweta ga-adị obere,+ n’ihi na igurube ga-erichapụ ya.+ Abụ Ọma 78:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 O wee mee ka ọchịcha malite ịta ihe ubi ha,Meekwa ka igurube taa ihe ha dọgburu onwe ha n’ọrụ nweta.+
13 Ozugbo ahụ, Mozis setịrị mkpara ya n’ala Ijipt, Jehova wee mee ka ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ+ fee n’ala ahụ n’ụbọchị ahụ dum nakwa n’abalị ahụ dum. Chi wee bọọ, ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ wee bute igurube.
38 “Ị ga-ewere mkpụrụ dị ukwuu gaa ubi, ma ihe ị ga-eweta ga-adị obere,+ n’ihi na igurube ga-erichapụ ya.+
46 O wee mee ka ọchịcha malite ịta ihe ubi ha,Meekwa ka igurube taa ihe ha dọgburu onwe ha n’ọrụ nweta.+