Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 41:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Lee, e nwere oko ọka asaa mịrị mgbe ndị nke mbụ ahụ mịchara,+ ha fịkpọrọ afịkpọ, bụrụkwa ndị ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ mere ka ha kpọọ nkụ.+

  • Ọpụpụ 14:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Mozis wee setịa aka ya n’elu oké osimiri ahụ;+ Jehova wee malite iji oké ifufe siri ike nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ mee ka oké osimiri ahụ laghachi azụ n’abalị ahụ dum, meekwa ka ala oké osimiri ahụ ghọọ ala akọrọ,+ mmiri ahụ wee na-ekewa.+

  • Abụ Ọma 78:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 O mere ka ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ malite ife n’eluigwe,+

      Jirikwa ike ya mee ka ifufe nke si n’ebe ndịda fee.+

  • Jona 4:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 O wee ruo na ozugbo anwụ wara, Chineke mekwara ka ifufe+ dị ọkụ nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ fee, anwụ wee na-acha Jona n’isi nke ukwuu, o wee malite ịtụbọ;+ o wee na-arịọ ka ya nwụọ, ọ nọkwa na-ekwu ọtụtụ ugboro, sị: Ọ kaara m mma ịnwụ anwụ karịa na m dị ndụ.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya