Ọnụ Ọgụgụ 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ìgwè mmadụ gwara ọgwa,+ bụ́ ndị nọ n’etiti ha, wee nwewe akpịrị ogologo,+ ụmụ Izrel n’onwe ha wee malite ịkwa ákwá, sị: “Ònye ga-enye anyị anụ ka anyị taa?+ Diuterọnọmi 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Na Tabera+ nakwa na Masa+ nakwa na Kibrọt-hateeva,+ unu kpasukwara Jehova iwe.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ihe ndị a ghọọrọ anyị ihe atụ, ka anyị wee ghara ịbụ ndị na-enwe ọchịchọ ihe ọjọọ,+ ọbụna dị ka ha nwere ọchịchọ ihe ọjọọ.
4 Ìgwè mmadụ gwara ọgwa,+ bụ́ ndị nọ n’etiti ha, wee nwewe akpịrị ogologo,+ ụmụ Izrel n’onwe ha wee malite ịkwa ákwá, sị: “Ònye ga-enye anyị anụ ka anyị taa?+
6 Ma ihe ndị a ghọọrọ anyị ihe atụ, ka anyị wee ghara ịbụ ndị na-enwe ọchịchọ ihe ọjọọ,+ ọbụna dị ka ha nwere ọchịchọ ihe ọjọọ.