8 O wee sochie nwoke Izrel ahụ azụ wee banye n’ụlọikwuu ahụ magbuo ha abụọ, nwoke Izrel ahụ na nwaanyị ahụ, ube ahụ wee si n’ihe o ji bụrụ nwaanyị gafere. E wee kwụsị ihe otiti ahụ a na-eti ụmụ Izrel.+
12 Ụmụ Izrel agaghị enwe ike ibuso ndị iro ha agha.+ Ha ga-atụgharị si n’ihu ndị iro ha gbaa ọsọ, n’ihi na ha aghọwo ihe a ga-ebibi ebibi. Agaghị m anọnyere unu ọzọ ọ gwụla ma unu kpochapụrụ ihe a ga-ebibi ebibi nke dị n’etiti unu.+