Diuterọnọmi 9:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ha onwe ha bụkwa ndị gị nakwa ihe onwunwe nke gị,+ ndị i ji ike gị dị ukwuu na ogwe aka ị gbatịrị agbatị kpọpụta.’+ Diuterọnọmi 32:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe Jehova hụrụ ya, ọ kwụsịrị ịkwanyere ha ùgwù,+N’ihi iwe ụmụ ya ndị ikom na ụmụ ya ndị inyom kpasuru ya.
29 Ha onwe ha bụkwa ndị gị nakwa ihe onwunwe nke gị,+ ndị i ji ike gị dị ukwuu na ogwe aka ị gbatịrị agbatị kpọpụta.’+
19 Mgbe Jehova hụrụ ya, ọ kwụsịrị ịkwanyere ha ùgwù,+N’ihi iwe ụmụ ya ndị ikom na ụmụ ya ndị inyom kpasuru ya.