Levitikọs 26:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 M ga-echetakwa ọgbụgba ndụ mụ na Jekọb;+ m ga-echeta ọbụna ọgbụgba ndụ mụ na Aịzik+ na ọbụna ọgbụgba ndụ mụ na Ebreham,+ m ga-echetakwa ala unu. 2 Ndị Eze 13:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Otú ọ dị, Jehova meere ha amara,+ meekwara ha ebere+ ma chee ihu n’ebe ha nọ n’ihi ọgbụgba ndụ+ nke ya na Ebreham+ na Aịzik+ na Jekọb;+ ọ chọghịkwa ibibi ha,+ ọ chụpụghịkwa ha n’ihu ya ruo ugbu a. Abụ Ọma 105:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O chetawo ọgbụgba ndụ ya ọbụna ruo mgbe a na-akaghị aka,+O chetawokwa ihe o nyere n’iwu, ruo otu puku ọgbọ,+ Luk 1:72 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 72 iji meere anyị ebere nke o kwere nna nna anyị hà ná nkwa, iji cheta ọgbụgba ndụ ya dị nsọ,+
42 M ga-echetakwa ọgbụgba ndụ mụ na Jekọb;+ m ga-echeta ọbụna ọgbụgba ndụ mụ na Aịzik+ na ọbụna ọgbụgba ndụ mụ na Ebreham,+ m ga-echetakwa ala unu.
23 Otú ọ dị, Jehova meere ha amara,+ meekwara ha ebere+ ma chee ihu n’ebe ha nọ n’ihi ọgbụgba ndụ+ nke ya na Ebreham+ na Aịzik+ na Jekọb;+ ọ chọghịkwa ibibi ha,+ ọ chụpụghịkwa ha n’ihu ya ruo ugbu a.
8 O chetawo ọgbụgba ndụ ya ọbụna ruo mgbe a na-akaghị aka,+O chetawokwa ihe o nyere n’iwu, ruo otu puku ọgbọ,+ Luk 1:72 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 72 iji meere anyị ebere nke o kwere nna nna anyị hà ná nkwa, iji cheta ọgbụgba ndụ ya dị nsọ,+