1 Ihe E Mere 29:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Devid wee gọzie+ Jehova n’ihu ọgbakọ+ ahụ dum, Devid wee sị: “Ka gị onwe gị, Jehova bụ́ Chineke Izrel+ bụ́ nna anyị, bụrụ onye a gọziri agọzi+ malite na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi. Abụ Ọma 41:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi+Malite na mgbe ebighị ebi ruo ọbụna mgbe ebighị ebi.+Amen na Amen.+ Luk 1:68 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 68 “Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi,+ n’ihi na o lebaworo ndị ya+ anya wee napụta ha.+
10 Devid wee gọzie+ Jehova n’ihu ọgbakọ+ ahụ dum, Devid wee sị: “Ka gị onwe gị, Jehova bụ́ Chineke Izrel+ bụ́ nna anyị, bụrụ onye a gọziri agọzi+ malite na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi.
13 Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi+Malite na mgbe ebighị ebi ruo ọbụna mgbe ebighị ebi.+Amen na Amen.+
68 “Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi,+ n’ihi na o lebaworo ndị ya+ anya wee napụta ha.+