Diuterọnọmi 32:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee chọta ya n’ala ịkpa,+N’ọzara nke tọgbọ nkịtị, nke anụmanụ na-agbọ ụja na ya.+Ọ malitere ịgba ya gburugburu,+ iji lekọta ya,+Iji chebe ya dị ka nwa anya ya.+ Ndị Hibru 11:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 ha ekwesịghịkwa ụwa. Ha wagharịrị n’ọzara na n’ugwu na n’ọgba+ nakwa n’ọnụ ndị dị n’elu ala.
10 O wee chọta ya n’ala ịkpa,+N’ọzara nke tọgbọ nkịtị, nke anụmanụ na-agbọ ụja na ya.+Ọ malitere ịgba ya gburugburu,+ iji lekọta ya,+Iji chebe ya dị ka nwa anya ya.+