8 Jehova wee sị Mozis: “Meere onwe gị agwọ yiri ọkụ ma konye ya n’elu osisi mgbaàmà. Ọ ga-erukwa na mgbe agwọ tara onye ọ bụla, onye ahụ ga-ele ya anya wee dịrị ndụ.”+
5 “Laghachi, gwa Hezekaya bụ́ onye ndú+ nke ndị m, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke+ Devid bụ́ nna nna gị kwuru: “Anụwo m+ ekpere gị.+ Ahụwo m anya mmiri gị.+ Lee, m ga-agwọ gị.+ N’ụbọchị nke atọ, ị ga-agbago n’ụlọ Jehova.+