Ọpụpụ 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụ Izrel wee mụọ ọmụmụ wee malite ịdị nnọọ ọtụtụ; ha nọkwa na-amụba ma na-adịwanye nnọọ ike nke ukwuu, nke mere na ha jupụtara n’ala ahụ.+ Diuterọnọmi 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-ahụ gị n’anya ma gọzie+ gị, meekwa ka ị mụbaa,+ ọ ga-agọzikwa mkpụrụ nke afọ+ gị na mkpụrụ nke ala+ gị, ọka* gị na mmanya ọhụrụ gị na mmanụ gị, obere ụmụ ehi gị na ụmụ ìgwè ewu na atụrụ gị,+ n’ala ahụ ọ ṅụụrụ nna nna gị hà iyi inye gị.+
7 Ụmụ Izrel wee mụọ ọmụmụ wee malite ịdị nnọọ ọtụtụ; ha nọkwa na-amụba ma na-adịwanye nnọọ ike nke ukwuu, nke mere na ha jupụtara n’ala ahụ.+
13 Ọ ga-ahụ gị n’anya ma gọzie+ gị, meekwa ka ị mụbaa,+ ọ ga-agọzikwa mkpụrụ nke afọ+ gị na mkpụrụ nke ala+ gị, ọka* gị na mmanya ọhụrụ gị na mmanụ gị, obere ụmụ ehi gị na ụmụ ìgwè ewu na atụrụ gị,+ n’ala ahụ ọ ṅụụrụ nna nna gị hà iyi inye gị.+