Abụ Ọma 60:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nyere anyị aka ka anyị pụta n’ahụhụ,+N’ihi na nzọpụta nke si n’aka mmadụ abaghị uru.+ Abụ Ọma 118:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ dị mma ịgbaba n’ime Jehova+Karịa ịtụkwasị mmadụ obi.+ Abụ Ọma 146:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu atụkwasịla ndị a ma ama obi,+Unu atụkwasịkwala nwa nke mmadụ obi, bụ́ onye ọ na-adịghị nzọpụta dị n’aka ya.+
3 Unu atụkwasịla ndị a ma ama obi,+Unu atụkwasịkwala nwa nke mmadụ obi, bụ́ onye ọ na-adịghị nzọpụta dị n’aka ya.+