Nehemaya 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ekpuchikwala njehie+ ha na mmehie ha n’ihu gị. Ka a ghara ihichapụ ya ehichapụ, n’ihi na ha emewo ndị na-ewu mgbidi a ihe ọjọọ. Jeremaya 18:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma gị onwe gị, Jehova, maara nke ọma atụmatụ niile ha na-eme igbu m.+ Ekpuchila njehie ha, ehichapụkwala mmehie ha n’ihu gị;+ kama, ka e mee ka ha sụọ ngọngọ n’ihu gị. N’oge ị ga-ewe iwe, mee ha ihe.+
5 Ekpuchikwala njehie+ ha na mmehie ha n’ihu gị. Ka a ghara ihichapụ ya ehichapụ, n’ihi na ha emewo ndị na-ewu mgbidi a ihe ọjọọ.
23 Ma gị onwe gị, Jehova, maara nke ọma atụmatụ niile ha na-eme igbu m.+ Ekpuchila njehie ha, ehichapụkwala mmehie ha n’ihu gị;+ kama, ka e mee ka ha sụọ ngọngọ n’ihu gị. N’oge ị ga-ewe iwe, mee ha ihe.+