Abụ Ọma 59:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Gị onwe gị, Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha, bụ Chineke Izrel.+Teta chee ihu gị n’ebe mba niile nọ.+Emerela ndị ọjọọ ọ bụla na-arara mmadụ nye amara.+ Sila. Abụ Ọma 69:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Tụkwasị njehie ná njehie ha,+Ka ha gharakwa ịbata n’ezi omume gị.+ Jeremaya 18:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma gị onwe gị, Jehova, maara nke ọma atụmatụ niile ha na-eme igbu m.+ Ekpuchila njehie ha, ehichapụkwala mmehie ha n’ihu gị;+ kama, ka e mee ka ha sụọ ngọngọ n’ihu gị. N’oge ị ga-ewe iwe, mee ha ihe.+ 2 Timoti 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Alegzanda+ onye na-akpụ ọla kọpa mere m ọtụtụ ihe ọjọọ—Jehova ga-akwụ ya ụgwọ dị ka ihe ndị o mere si dị+—
5 Gị onwe gị, Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha, bụ Chineke Izrel.+Teta chee ihu gị n’ebe mba niile nọ.+Emerela ndị ọjọọ ọ bụla na-arara mmadụ nye amara.+ Sila.
23 Ma gị onwe gị, Jehova, maara nke ọma atụmatụ niile ha na-eme igbu m.+ Ekpuchila njehie ha, ehichapụkwala mmehie ha n’ihu gị;+ kama, ka e mee ka ha sụọ ngọngọ n’ihu gị. N’oge ị ga-ewe iwe, mee ha ihe.+
14 Alegzanda+ onye na-akpụ ọla kọpa mere m ọtụtụ ihe ọjọọ—Jehova ga-akwụ ya ụgwọ dị ka ihe ndị o mere si dị+—