Abụ Ọma 97:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, bụ Onye Kasị Elu n’ụwa niile;+Ị rịgowo n’ebe dị nnọọ elu wee karịa chi niile ọzọ.+ Abụ Ọma 99:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova dị ukwuu na Zayọn,+Ọ dị elu karịa ndị niile dị iche iche.+ Aịzaya 40:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mba niile dị ka ihe na-adịghị adị n’ihu ya;+ ọ na-ewere ha dị ka ihe na-enweghị ihe ha bụ na ihe efu.+
9 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, bụ Onye Kasị Elu n’ụwa niile;+Ị rịgowo n’ebe dị nnọọ elu wee karịa chi niile ọzọ.+
17 Mba niile dị ka ihe na-adịghị adị n’ihu ya;+ ọ na-ewere ha dị ka ihe na-enweghị ihe ha bụ na ihe efu.+