1 Ihe E Mere 16:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Nọrọnụ n’oké ihe mgbu n’ihi ya, unu ndị niile bi n’ụwa!E mekwara ka ala guzosie ike:Ọ dịghị mgbe a ga-eme ka ọ maa jijiji.+ Job 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ na-eme ka ala maa jijiji pụọ n’ọnọdụ ya,Ogidi+ ya ewee maa jijiji. Abụ Ọma 77:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụda égbè eluigwe gị dị ka ụda ụkwụ ụgbọ ịnyịnya;+Àmụ̀mà emewo ka ìhè dị n’elu ala;+Ụwa mere mkpatụ, malitekwa ịma jijiji.+ Abụ Ọma 97:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Àmụ̀mà ya mere ka ìhè dị n’elu ala;+Ụwa hụrụ ya wee nọrọ n’oké ihe mgbu.+
30 Nọrọnụ n’oké ihe mgbu n’ihi ya, unu ndị niile bi n’ụwa!E mekwara ka ala guzosie ike:Ọ dịghị mgbe a ga-eme ka ọ maa jijiji.+
18 Ụda égbè eluigwe gị dị ka ụda ụkwụ ụgbọ ịnyịnya;+Àmụ̀mà emewo ka ìhè dị n’elu ala;+Ụwa mere mkpatụ, malitekwa ịma jijiji.+