Abụ Ọma 104:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ tọrọ ntọala ụwa mee ka o sie ike;+Ọ gaghị ama jijiji ruo mgbe ebighị ebi, ma ọ bụ ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Ekliziastis 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otu ọgbọ na-ala,+ ọgbọ ọzọ na-abịakwa;+ ma ụwa na-adịru ọbụna mgbe ebighị ebi.+
5 Ọ tọrọ ntọala ụwa mee ka o sie ike;+Ọ gaghị ama jijiji ruo mgbe ebighị ebi, ma ọ bụ ruo mgbe niile ebighị ebi.+