Abụ Ọma 41:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Obi ụtọ na-adịrị onye ji nghọta na-emeso onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe;+Jehova ga-emere ya ụzọ mgbapụ n’ụbọchị ọdachi.+ Abụ Ọma 89:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Olee dimkpa dị ndụ nke na-agaghị anwụ anwụ?+Ọ̀ pụrụ imere mkpụrụ obi ya ụzọ ọ ga-esi gbanahụ Shiol?+ Sila. Abụ Ọma 118:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Biko, Jehova, biko, zọpụta anyị!+Biko, Jehova, biko, mee ka ihe gaziere anyị!+
41 Obi ụtọ na-adịrị onye ji nghọta na-emeso onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe;+Jehova ga-emere ya ụzọ mgbapụ n’ụbọchị ọdachi.+
48 Olee dimkpa dị ndụ nke na-agaghị anwụ anwụ?+Ọ̀ pụrụ imere mkpụrụ obi ya ụzọ ọ ga-esi gbanahụ Shiol?+ Sila.