Abụ Ọma 20:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova, biko, zọpụta eze!+Ọ ga-aza anyị n’ụbọchị anyị kpọrọ ya.+ 1 Timoti 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nke a dị mma, bụrụkwa ihe a na-anabata+ n’anya Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Chineke,+