1 Ndị Eze 4:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Chineke wee na-enye Sọlọmọn amamihe+ na nghọta+ n’ebe ọ dị ukwuu nakwa obi nwere nghọta dị ukwuu,+ dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+ 2 Ihe E Mere 30:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 onye ọ bụla nke doziri obi ya+ ịchọ ezi Chineke, bụ́ Jehova, Chineke nna nna ya hà, ọ bụ ezie na o debeghị onwe ya ọcha maka ihe dị nsọ.”+ 2 Ndị Kọrịnt 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị Kọrịnt, anyị ezoroghị unu ọnụ, obi anyị emeghewo.+
29 Chineke wee na-enye Sọlọmọn amamihe+ na nghọta+ n’ebe ọ dị ukwuu nakwa obi nwere nghọta dị ukwuu,+ dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+
19 onye ọ bụla nke doziri obi ya+ ịchọ ezi Chineke, bụ́ Jehova, Chineke nna nna ya hà, ọ bụ ezie na o debeghị onwe ya ọcha maka ihe dị nsọ.”+