2 Samuel 7:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ugbu a, Jehova Chineke, mezuo ihe i kwuru banyere ohu gị nakwa banyere ụlọ ya ruo mgbe ebighị ebi, mee nnọọ dị ka i kwuru.+ Abụ Ọma 105:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 N’ihi na o chetara okwu ya dị nsọ nke ọ gwara Ebreham bụ́ ohu ya.+ Abụ Ọma 106:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 N’ihi ha, ọ na-echeta ọgbụgba ndụ ya,+Ọ na-agbanwe obi ya dị ka oké obiọma ya si dị ukwuu.+
25 “Ugbu a, Jehova Chineke, mezuo ihe i kwuru banyere ohu gị nakwa banyere ụlọ ya ruo mgbe ebighị ebi, mee nnọọ dị ka i kwuru.+