Jenesis 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Anya ha abụọ wee meghee, ha wee malite ịmata na ha gba ọtọ.+ Ya mere, ha dụkọtara akwụkwọ osisi fig wee meere onwe ha ihe ha ga-eji kpuchie úkwù.+ Abụ Ọma 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chineke m, ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi;+Ekwela ka ihere mee m.Ekwela ka ndị iro m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+ Abụ Ọma 119:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ahụ, ihere agaghị eme m,+Mgbe m lekwasịrị anya n’ihe niile i nyere n’iwu.+ 1 Jọn 2:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ya mere, ụmụntakịrị,+ unu na ya dịrị n’otu,+ ka anyị wee nwee nkwuwa okwu+ mgbe a ga-eme ka ọ pụta ìhè,+ gharakwa ịbụ ndị e menyere ihere, e wee mee ka ha pụọ n’ebe ọ nọ n’oge ọnụnọ ya.+
7 Anya ha abụọ wee meghee, ha wee malite ịmata na ha gba ọtọ.+ Ya mere, ha dụkọtara akwụkwọ osisi fig wee meere onwe ha ihe ha ga-eji kpuchie úkwù.+
2 Chineke m, ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi;+Ekwela ka ihere mee m.Ekwela ka ndị iro m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+
28 Ya mere, ụmụntakịrị,+ unu na ya dịrị n’otu,+ ka anyị wee nwee nkwuwa okwu+ mgbe a ga-eme ka ọ pụta ìhè,+ gharakwa ịbụ ndị e menyere ihere, e wee mee ka ha pụọ n’ebe ọ nọ n’oge ọnụnọ ya.+