Jenesis 49:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ezie, m ga-echere nzọpụta si n’aka gị, Jehova.+ Abụ Ọma 119:82 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 82 Atụkatala m anya okwu gị anya kpọọ m,+Ka m nọ na-asị: “Olee mgbe ị ga-akasi m obi?”+ Abụ Ọma 119:123 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 123 Atụkatala m anya nzọpụta gị+ nakwa anya okwu ezi omume gị+Anya kpọọ m. Abụ Ọma 130:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mkpụrụ obi m echerewo Jehova+Karịa ka ndị nche na-eche ka chi bọọ,+Ndị na-eche ka chi bọọ.+