-
Abụ Ọma 144:12Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
12 Ndị na-asị: “Ụmụ anyị ndị ikom bụ́ ndị na-eto eto dị ka obere osisi topụtaworo etopụta,+
Ụmụ anyị ndị inyom dịkwa ka ogidi isi nkuku ndị a tụrụ ka ha yie ogidi ndị dị n’obí eze,
-