Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ihe E Mere 28:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Devid bụ́ eze wee bilie ọtọ kwuo, sị:

      “Nụrụnụ, ụmụnne m na ndị m. Ọ dị m n’obi+ iwuru igbe ọgbụgba ndụ Jehova ụlọ izu ike, ka ọ bụkwaara Chineke anyị ihe mgbakwasị ụkwụ,+ emewokwa m nkwadebe maka iwu ya.+

  • Abụ Ọma 5:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  7 Ma mụ onwe m, n’ihi obiọma* gị dị ukwuu,+

      M ga-abata n’ụlọ gị,+

      M ga-eche ihu n’ụlọ nsọ gị kpọọ isiala n’ihi egwu m na-atụ gị.+

  • Abụ Ọma 95:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  6 Batanụ, ka anyị fee ya ofufe, kpọọrọ ya isiala;+

      Ka anyị gbuo ikpere n’ala+ n’ihu Jehova bụ́ Onye kere anyị.+

  • Abụ Ọma 99:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  5 Toonụ Jehova Chineke anyị,+ kpọọkwanụ isiala n’ebe mgbakwasị ụkwụ ya;+

      Ya onwe ya dị nsọ.+

  • Abụ Ákwá 2:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ewoo, lee ka Jehova si were ígwé ojii kpuchie ada bụ́ Zayọn n’iwe ya!+

      O siwo n’eluigwe tụda ịma mma Izrel+ n’ala.+

      O chetaghịkwa ihe mgbakwasị ụkwụ+ ya n’ụbọchị iwe ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya