17 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu bụ Chi kasị chi niile+ na Onyenwenụ kasị ndị nwenụ niile,+ Chineke ukwu, onye dị ike ma dị egwu,+ onye na-adịghị ele onye ọ bụla anya n’ihu,+ ọ dịghịkwa eri ngarị,+
3N’ihi na, lee! ezi Onyenwe anyị,+ bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, na-anapụ Jeruselem+ na Juda ihe na-akwado ha na ihe ha dabeere na ya, bụ́ nri na mmiri,+