2 Samuel 22:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ike ga-agwụ ndị mba ọzọ,Ha ga-amarakwa jijiji si ná mgbidi ha siri ike pụta.+ Maịka 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha ga-aracha ájá dị ka agwọ;+ dị ka anụ na-akpụ akpụ n’elu ala, ha ga-esi ná mgbidi ha ndị siri ike mara jijiji pụta.+ Ha ga-amara jijiji bịakwute Jehova bụ́ Chineke anyị, ha ga-atụkwa gị egwu.”+
17 Ha ga-aracha ájá dị ka agwọ;+ dị ka anụ na-akpụ akpụ n’elu ala, ha ga-esi ná mgbidi ha ndị siri ike mara jijiji pụta.+ Ha ga-amara jijiji bịakwute Jehova bụ́ Chineke anyị, ha ga-atụkwa gị egwu.”+