Abụ Ọma 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ike adịkwaghị m, adịzi m ka ibe eju,+E mewokwa ka ire m rapara n’ágbụ̀ m;+Ọ bụkwa n’ájá ọnwụ ka ị na-eme ka m nọrọ.+ Ezikiel 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 M ga-emekwa ka ire gị rapara n’okpo ọnụ gị,+ ị ga-adakwa ogbi,+ ị gaghị abụkwa onye na-adọ ha aka ná ntị,+ n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.+
15 Ike adịkwaghị m, adịzi m ka ibe eju,+E mewokwa ka ire m rapara n’ágbụ̀ m;+Ọ bụkwa n’ájá ọnwụ ka ị na-eme ka m nọrọ.+
26 M ga-emekwa ka ire gị rapara n’okpo ọnụ gị,+ ị ga-adakwa ogbi,+ ị gaghị abụkwa onye na-adọ ha aka ná ntị,+ n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.+