1 Ndị Eze 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị nchụàjà+ enweghịkwa ike iguzo jee ozi+ ha n’ihi ígwé ojii ahụ, n’ihi na ebube+ Jehova jupụtara n’ụlọ Jehova.+ Abụ Ọma 57:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Chineke, ka e bulie gị ka ị dị elu karịa eluigwe;+Ka ebube gị dị elu karịa ụwa dum.+ Abụ Ọma 104:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ebube Jehova ga-adịru mgbe ebighị ebi.+Jehova ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ọrụ ya.+
11 Ndị nchụàjà+ enweghịkwa ike iguzo jee ozi+ ha n’ihi ígwé ojii ahụ, n’ihi na ebube+ Jehova jupụtara n’ụlọ Jehova.+