Abụ Ọma 108:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Chineke, ka e bulie gị ka ị dị elu karịa eluigwe;+Ka ebube gị dị elu karịa ụwa dum.+ Abụ Ọma 113:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova dị elu karịa mba niile;+Ebube ya dị elu karịa eluigwe.+