Abụ Ọma 57:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ana m akpọku Chineke Onye Kasị Elu, bụ́ ezi Chineke onye na-eme ka ahụhụ kwụsị n’ihi m.+ Ndị Filipaị 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na enwere m obi ike na onye malitere ọrụ ọma n’ebe unu nọ ga-arụzu+ ya ruo n’ụbọchị+ nke Jizọs Kraịst.
6 N’ihi na enwere m obi ike na onye malitere ọrụ ọma n’ebe unu nọ ga-arụzu+ ya ruo n’ụbọchị+ nke Jizọs Kraịst.