Joshụa 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu nọ na-akwapụ ha n’ihu unu, ọ napụkwara ha ala ha n’ihi unu,+ unu wee weghara ala ha, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke unu kwere unu ná nkwa.+ Abụ Ọma 138:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova ga-emezu ihe o zubere banyere m.+Jehova, obiọma gị na-adịru mgbe ebighị ebi.+Ahapụla ọrụ aka gị.+
5 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu nọ na-akwapụ ha n’ihu unu, ọ napụkwara ha ala ha n’ihi unu,+ unu wee weghara ala ha, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke unu kwere unu ná nkwa.+
8 Jehova ga-emezu ihe o zubere banyere m.+Jehova, obiọma gị na-adịru mgbe ebighị ebi.+Ahapụla ọrụ aka gị.+