Abụ Ọma 100:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na Jehova dị mma;+Obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi,+Ikwesị ntụkwasị obi ya na-adịkwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+ Abụ Ọma 103:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma obiọma Jehova na-adị site na mgbe ebighị ebi ọbụna ruo mgbe ebighị ebi+N’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ,+Ezi omume ya na-adịkwara ụmụ ụmụ ha,+
5 N’ihi na Jehova dị mma;+Obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi,+Ikwesị ntụkwasị obi ya na-adịkwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+
17 Ma obiọma Jehova na-adị site na mgbe ebighị ebi ọbụna ruo mgbe ebighị ebi+N’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ,+Ezi omume ya na-adịkwara ụmụ ụmụ ha,+