Ọpụpụ 12:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 unu ga-asị, ‘Ọ bụ àjà ememme ngabiga nke a na-achụrụ Jehova,+ bụ́ onye gabigara ụlọ ụmụ Izrel n’Ijipt mgbe o tiri ndị Ijipt ihe otiti, ma ọ napụtara ezinụlọ anyị.’” Ha wee hulata kpọọ isiala.+
27 unu ga-asị, ‘Ọ bụ àjà ememme ngabiga nke a na-achụrụ Jehova,+ bụ́ onye gabigara ụlọ ụmụ Izrel n’Ijipt mgbe o tiri ndị Ijipt ihe otiti, ma ọ napụtara ezinụlọ anyị.’” Ha wee hulata kpọọ isiala.+