Ọpụpụ 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị ahụ wee kwere.+ Mgbe ha nụrụ na Jehova echewo ihu+ n’ebe ụmụ Izrel nọ nakwa na ọ hụwo ahụ́ a na-emekpa ha,+ ha dara kpọọ isiala.+ Nehemaya 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ezra wee gọzie Jehova+ bụ́ ezi Chineke, Onye dị ukwuu, mmadụ niile wee chịlie aka elu+ zaa, sị, “Amen! Amen!”+ Ha wee hulata+ kpọọrọ Jehova isiala.+
31 Ndị ahụ wee kwere.+ Mgbe ha nụrụ na Jehova echewo ihu+ n’ebe ụmụ Izrel nọ nakwa na ọ hụwo ahụ́ a na-emekpa ha,+ ha dara kpọọ isiala.+
6 Ezra wee gọzie Jehova+ bụ́ ezi Chineke, Onye dị ukwuu, mmadụ niile wee chịlie aka elu+ zaa, sị, “Amen! Amen!”+ Ha wee hulata+ kpọọrọ Jehova isiala.+