Abụ Ọma 34:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Tụọnụ egwu Jehova, unu ndị nsọ ya,+N’ihi na ọ dịghị ihe kọrọ ndị na-atụ egwu ya.+ Luk 1:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 o werewo ihe ọma nyejuo ndị agụụ na-agụ afọ,+ o mewokwa ka ndị nwere akụ̀ gbara aka laa.+