Abụ Ọma 68:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ka Jehova, bụ́ onye na-eburu anyị ibu anyị kwa ụbọchị,+ bụrụ onye a gọziri agọzi,Ezi Chineke nke nzọpụta anyị.+ Sila. Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+ Taịtọs 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ghara ịdị na-ezu ohi,+ kama ka ha na-egosi ikwesị ntụkwasị obi zuru ezu,+ ka ha wee chọọ ozizi Onye Nzọpụta anyị,+ bụ́ Chineke, mma n’ihe niile.
19 Ka Jehova, bụ́ onye na-eburu anyị ibu anyị kwa ụbọchị,+ bụrụ onye a gọziri agọzi,Ezi Chineke nke nzọpụta anyị.+ Sila.
2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+
10 ghara ịdị na-ezu ohi,+ kama ka ha na-egosi ikwesị ntụkwasị obi zuru ezu,+ ka ha wee chọọ ozizi Onye Nzọpụta anyị,+ bụ́ Chineke, mma n’ihe niile.