Ọnụ Ọgụgụ 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Lee! A kpọtawo m ka m nye ngọzi,Ya onwe ya agọziwokwa,+ agaghị m agbanwe ya.+ Diuterọnọmi 9:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ha onwe ha bụkwa ndị gị nakwa ihe onwunwe nke gị,+ ndị i ji ike gị dị ukwuu na ogwe aka ị gbatịrị agbatị kpọpụta.’+
29 Ha onwe ha bụkwa ndị gị nakwa ihe onwunwe nke gị,+ ndị i ji ike gị dị ukwuu na ogwe aka ị gbatịrị agbatị kpọpụta.’+