Abụ Ọma 25:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anya m dị n’ebe Jehova nọ mgbe niile,+N’ihi na ọ bụ ya na-adọpụta ụkwụ m n’ụgbụ.+ Abụ Ọma 91:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ ga-anapụta gị n’ọnyà nke onye na-achụ nta nnụnụ siri,+Napụtakwa gị n’ọrịa na-efe efe nke na-akpata nhụjuanya.+ Matiu 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ekwela ka anyị daba n’ọnwụnwa,*+ kama napụta anyị n’aka ajọ onye ahụ.’+
3 N’ihi na ọ ga-anapụta gị n’ọnyà nke onye na-achụ nta nnụnụ siri,+Napụtakwa gị n’ọrịa na-efe efe nke na-akpata nhụjuanya.+