Jenesis 50:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ya mere, unu atụla egwu. Mụ onwe m ga na-enye unu na ụmụntakịrị unu ihe oriri.”+ O wee si otú ahụ kasie ha obi wee gwa ha okwu mesiri ha obi ike. Matiu 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jizọs sịrị ya: “Ana m asị gị, ọ bụghị, Ruo ugboro asaa, kama, Ruo ugboro iri asaa na asaa.+ Ndị Efesọs 4:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ma nweenụ obiọma+ n’ebe ibe unu nọ, na-enwekwanụ obi ọmịiko,+ na-agbagharanụ ibe unu kpamkpam dị nnọọ ka Chineke sikwa n’aka Kraịst gbaghara unu kpamkpam.+
21 Ya mere, unu atụla egwu. Mụ onwe m ga na-enye unu na ụmụntakịrị unu ihe oriri.”+ O wee si otú ahụ kasie ha obi wee gwa ha okwu mesiri ha obi ike.
32 Ma nweenụ obiọma+ n’ebe ibe unu nọ, na-enwekwanụ obi ọmịiko,+ na-agbagharanụ ibe unu kpamkpam dị nnọọ ka Chineke sikwa n’aka Kraịst gbaghara unu kpamkpam.+