Ilu 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye dị umengwụ n’ọrụ ga-ada ogbenye,+ ma, ọ bụ aka onye dị uchu ga-eme ka ya onwe ya baa ọgaranya.+ Ilu 23:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na onye aṅụrụma na onye na-eribiga nri ókè ga-ada ogbenye,+ ụra ga-eme ka mmadụ yiri naanị nkịrịka ákwà.+ Ilu 27:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mkpụrụ obi afọ juru ga-azọ mmanụ aṅụ ụkwụ, ma ihe ọ bụla nke na-elu ilu na-atọ mkpụrụ obi agụụ na-agụ ụtọ.+ 2 Ndị Tesalonaịka 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’eziokwu, mgbe anyị na unu nọkwa, anyị na-enye unu iwu a:+ “Ọ bụrụ na onye ọ bụla achọghị ịrụ ọrụ, ya erila ihe.”+
4 Onye dị umengwụ n’ọrụ ga-ada ogbenye,+ ma, ọ bụ aka onye dị uchu ga-eme ka ya onwe ya baa ọgaranya.+
21 N’ihi na onye aṅụrụma na onye na-eribiga nri ókè ga-ada ogbenye,+ ụra ga-eme ka mmadụ yiri naanị nkịrịka ákwà.+
7 Mkpụrụ obi afọ juru ga-azọ mmanụ aṅụ ụkwụ, ma ihe ọ bụla nke na-elu ilu na-atọ mkpụrụ obi agụụ na-agụ ụtọ.+
10 N’eziokwu, mgbe anyị na unu nọkwa, anyị na-enye unu iwu a:+ “Ọ bụrụ na onye ọ bụla achọghị ịrụ ọrụ, ya erila ihe.”+