20 ha ga-agwakwa ndị okenye obodo ya, sị, ‘Nwa anyị nwoke a dị isi ike, na-enupụkwa isi; ọ naghị ege ntị n’olu anyị,+ ọ bụkwa onye na-eribiga nri ókè+ na onye aṅụrụma.’+
17 Ala, obi ụtọ na-adịrị gị mgbe eze gị bụ nwa ndị a ma ama, ndị isi gị ana-erikwa ihe n’oge kwesịrị ekwesị ka ha wee dị ike, ọ bụghị ka ha ṅụbiga mmanya ókè.+
21 anyaụfụ, ịṅụ oké mmanya,+ oriri oké mkpọtụ, na ihe ndị dị otú a. Ebu m ụzọ na-adọ unu aka ná ntị banyere ihe ndị a, n’otu ụzọ ahụ m buru ụzọ dọọ unu aka ná ntị, na ndị na-eme+ ihe ndị dị otú ahụ agaghị eketa alaeze Chineke.+