Ilu 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ịda ogbenye gị ga-abịa dị ka onye na-apụnara mmadụ ihe,+ ụkọ gị ga-abịakwa dị ka onye bu ihe agha.+ Ilu 24:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 ịda ogbenye gị ga-abịakwa dị ka onye na-apụnara mmadụ ihe, ịda ụkpa gị ga-abịakwa dị ka onye bu ihe agha.+ 2 Ndị Tesalonaịka 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’eziokwu, mgbe anyị na unu nọkwa, anyị na-enye unu iwu a:+ “Ọ bụrụ na onye ọ bụla achọghị ịrụ ọrụ, ya erila ihe.”+
11 ịda ogbenye gị ga-abịa dị ka onye na-apụnara mmadụ ihe,+ ụkọ gị ga-abịakwa dị ka onye bu ihe agha.+
34 ịda ogbenye gị ga-abịakwa dị ka onye na-apụnara mmadụ ihe, ịda ụkpa gị ga-abịakwa dị ka onye bu ihe agha.+
10 N’eziokwu, mgbe anyị na unu nọkwa, anyị na-enye unu iwu a:+ “Ọ bụrụ na onye ọ bụla achọghị ịrụ ọrụ, ya erila ihe.”+