Ilu 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye dị umengwụ n’ọrụ ga-ada ogbenye,+ ma, ọ bụ aka onye dị uchu ga-eme ka ya onwe ya baa ọgaranya.+ Ilu 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ihe na-agụ onye umengwụ, ma ọ dịghị ihe mkpụrụ obi ya nwere.+ Ma, a ga-eme ka mkpụrụ obi onye dị uchu maa abụba.+ Ilu 18:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye dịkwa umengwụ n’ọrụ ya+ bụ nwanne onye na-akpata mbibi.+ Ilu 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi oge oyi, onye umengwụ agaghị akọ ihe;+ ọ ga na-arịọ arịrịọ n’oge owuwe ihe ubi, ma ọ dịghị ihe ga-adị.+
4 Onye dị umengwụ n’ọrụ ga-ada ogbenye,+ ma, ọ bụ aka onye dị uchu ga-eme ka ya onwe ya baa ọgaranya.+
4 Ihe na-agụ onye umengwụ, ma ọ dịghị ihe mkpụrụ obi ya nwere.+ Ma, a ga-eme ka mkpụrụ obi onye dị uchu maa abụba.+
4 N’ihi oge oyi, onye umengwụ agaghị akọ ihe;+ ọ ga na-arịọ arịrịọ n’oge owuwe ihe ubi, ma ọ dịghị ihe ga-adị.+