Ilu 14:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Onye na-erigbu onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya akọchawo Onye kere ya,+ ma onye na-emere ogbenye amara na-enye Ya otuto.+ Ilu 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Iji ire aghụghọ enweta akụ̀ bụ ume e kupụrụ ekupụ;+ ndị na-eme otú ahụ na-achọ ọnwụ.+ Hosia 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye ahịa ji ihe ọ̀tụ̀tụ̀ aghụghọ n’aka;+ ọ bụ ịghọgbu ndị mmadụ na-atọ ya ụtọ.+
31 Onye na-erigbu onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya akọchawo Onye kere ya,+ ma onye na-emere ogbenye amara na-enye Ya otuto.+