Matiu 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jizọs sịrị ya: “Ọ bụrụ na ị chọrọ ka i zuo okè, gaa ree ihe i nwere nye ndị ogbenye, ị ga-enwekwa akụ̀ n’eluigwe,+ bịakwa bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+ Luk 18:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 O wee hụwa ụzọ n’otu ntabi anya,+ ọ malitekwara iso ya, na-enye Chineke otuto.+ Mgbe ndị ahụ niile hụrụ ya, ha nyere Chineke otuto.
21 Jizọs sịrị ya: “Ọ bụrụ na ị chọrọ ka i zuo okè, gaa ree ihe i nwere nye ndị ogbenye, ị ga-enwekwa akụ̀ n’eluigwe,+ bịakwa bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+
43 O wee hụwa ụzọ n’otu ntabi anya,+ ọ malitekwara iso ya, na-enye Chineke otuto.+ Mgbe ndị ahụ niile hụrụ ya, ha nyere Chineke otuto.