9 E wezụga na onye mkpọkọta maara ihe,+ ọ na-akụzikwara ndị mmadụ ihe ọmụma mgbe niile,+ o chemiri echiche, meekwa nchọpụta nke ọma,+ ka o wee hazie ọtụtụ ilu n’usoro.+
29 Ka okwu rere ure ghara isi unu n’ọnụ pụta,+ kama nke ahụ, ka ọ bụrụ okwu dị mma maka iwuli elu dị ka ọ pụrụ ịdị mkpa, ka o wee mee ka ndị na-anụ ya nweta ihe dị mma.+