Ọpụpụ 22:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Ọ bụrụ na e nwee ka i si chịrị uwe mmadụ ibe gị dị ka ihe ibé,+ ị ga-achịghachiri ya uwe ahụ mgbe anyanwụ dara. Ilu 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ihe agaghị agaziri mmadụ ma ọlị n’ihi na ọ nawo onye ọ na-amaghị n’ibé,+ ma onye kpọrọ ikwe n’aka iji nwee nkwekọrịta asị adịghị enwe nsogbu.
26 “Ọ bụrụ na e nwee ka i si chịrị uwe mmadụ ibe gị dị ka ihe ibé,+ ị ga-achịghachiri ya uwe ahụ mgbe anyanwụ dara.
15 Ihe agaghị agaziri mmadụ ma ọlị n’ihi na ọ nawo onye ọ na-amaghị n’ibé,+ ma onye kpọrọ ikwe n’aka iji nwee nkwekọrịta asị adịghị enwe nsogbu.