Abụ Ọma 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Biko, ka ihe ọjọọ nke ndị ajọ omume kwụsị,+Meekwa ka onye ezi omume guzosie ike;+Chineke bụ́ onye ezi omume+ na-enyocha obi+ na akụrụ.+ Abụ Ọma 37:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ndị dị umeala n’obi ga-enweta ụwa,+Ha ga-enwekwa obi ụtọ dị ukwuu n’ihi udo nke zuru ebe niile.+
9 Biko, ka ihe ọjọọ nke ndị ajọ omume kwụsị,+Meekwa ka onye ezi omume guzosie ike;+Chineke bụ́ onye ezi omume+ na-enyocha obi+ na akụrụ.+
11 Ma ndị dị umeala n’obi ga-enweta ụwa,+Ha ga-enwekwa obi ụtọ dị ukwuu n’ihi udo nke zuru ebe niile.+